Ilu 16:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Okporo ụzọ nke ndị ziri ezi bụ mmadụ ịhapụ ihe ọjọọ.+ Onye na-echebe ụzọ ya na-echekwa mkpụrụ obi ya.+ Luk 10:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 O wee sị ya: “Ị zara nke ọma; ‘na-eme nke a, ị ga-enwetakwa ndụ.’”+
17 Okporo ụzọ nke ndị ziri ezi bụ mmadụ ịhapụ ihe ọjọọ.+ Onye na-echebe ụzọ ya na-echekwa mkpụrụ obi ya.+