Ilu 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe ga na-eje ije n’obi iru ala,+ ma onye na-eme ka ụzọ ya gbagọọ agbagọ ga-eme ka a mata onye ya onwe ya bụ.+ Ọrụ Ndịozi 10:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 kama ná mba ọ bụla, onye na-atụ egwu ya ma na-eme ezi omume bụ onye ọ na-anabata nke ọma.+ Ndị Hibru 10:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma anyị abụghị ụdị ndị na-ala azụ ka e wee bibie ha,+ kama anyị bụ ndị nwere okwukwe ka e wee chebe mkpụrụ obi ha ndụ.+
9 Onye na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe ga na-eje ije n’obi iru ala,+ ma onye na-eme ka ụzọ ya gbagọọ agbagọ ga-eme ka a mata onye ya onwe ya bụ.+
39 Ma anyị abụghị ụdị ndị na-ala azụ ka e wee bibie ha,+ kama anyị bụ ndị nwere okwukwe ka e wee chebe mkpụrụ obi ha ndụ.+