Ilu 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye ledara iwu anya,+ a ga-ejichi ihe o ji gbaa ibé; ma onye na-atụ egwu ihe e nyere n’iwu ka a ga-akwụ ụgwọ.+ Ilu 15:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye ọ bụla nke na-ezere ịdọ aka ná ntị+ na-ajụ mkpụrụ obi nke ya, ma onye na-aṅa ntị n’ịba mba na-enweta ezi uche.+
13 Onye ledara iwu anya,+ a ga-ejichi ihe o ji gbaa ibé; ma onye na-atụ egwu ihe e nyere n’iwu ka a ga-akwụ ụgwọ.+
32 Onye ọ bụla nke na-ezere ịdọ aka ná ntị+ na-ajụ mkpụrụ obi nke ya, ma onye na-aṅa ntị n’ịba mba na-enweta ezi uche.+