Abụ Ọma 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E jiriwokwa ha dọọ ohu gị aka ná ntị;+Idebe ha na-eweta ụgwọ ọrụ dị ukwuu.+ 2 Jọn 8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Lezienụ anya ka ihe ndị anyị rụpụtara ghara ifunahụ unu, kama ka unu nweta ụgwọ ọrụ zuru ezu.+