Jọn 4:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Onye na-ewe ihe ubi anatawalarị ụgwọ ọrụ ma na-ekpokọta mkpụrụ maka ndụ ebighị ebi,+ ka onye na-agha mkpụrụ+ na onye na-ewe ihe ubi wee ṅụrịkọọ ọṅụ.+ Ndị Hibru 10:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ya mere, unu atụfula nkwuwa okwu unu,+ nke nwere ụgwọ ọrụ dị ukwuu.+
36 Onye na-ewe ihe ubi anatawalarị ụgwọ ọrụ ma na-ekpokọta mkpụrụ maka ndụ ebighị ebi,+ ka onye na-agha mkpụrụ+ na onye na-ewe ihe ubi wee ṅụrịkọọ ọṅụ.+