Daniel 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Ndị nwere nghọta ga na-enwu dị ka ìhè mbara igwe;+ ndị na-eme ka ọtụtụ ndị mmadụ bụrụ ndị ezi omume ga na-enwukwa+ dị ka kpakpando ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi. 1 Ndị Kọrịnt 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, onye na-akụ mkpụrụ na onye na-agba ya mmiri bụ otu,+ ma onye ọ bụla ga-anata ụgwọ ọrụ nke ya dị ka ndọgbu ọ na-adọgbu onwe ya n’ọrụ si dị.+ 2 Jọn 8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Lezienụ anya ka ihe ndị anyị rụpụtara ghara ifunahụ unu, kama ka unu nweta ụgwọ ọrụ zuru ezu.+
3 “Ndị nwere nghọta ga na-enwu dị ka ìhè mbara igwe;+ ndị na-eme ka ọtụtụ ndị mmadụ bụrụ ndị ezi omume ga na-enwukwa+ dị ka kpakpando ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.
8 Ya mere, onye na-akụ mkpụrụ na onye na-agba ya mmiri bụ otu,+ ma onye ọ bụla ga-anata ụgwọ ọrụ nke ya dị ka ndọgbu ọ na-adọgbu onwe ya n’ọrụ si dị.+