46 “Ọ bụrụ na ha emehie gị+ (n’ihi na ọ dịghị mmadụ ọ bụla nke na-adịghị eme mmehie),+ i wee weso ha oké iwe ma nyefee ha n’aka ndị iro, ndị meriri ha ewee dọrọ ha n’agha laa n’ala ndị iro n’ebe dị anya ma ọ bụ n’ebe dị nso;+
2 N’ihi na anyị niile na-asụ ngọngọ ọtụtụ ugboro.+ Ọ bụrụ na onye ọ bụla adịghị asụ ngọngọ n’okwu,+ ọ bụ onye zuru okè,+ nke nwere ike ịchịkwa ahụ́ ya dum.