Ilu 13:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye ya na ndị maara ihe na-eje ije ga-ama ihe,+ ma ihe agaghị agaziri onye ya na ndị nzuzu na-emekọ ihe.+ 1 Ndị Kọrịnt 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ihe mere unu ji anya isi ezighị ezi.+ Ọ̀ bụ na unu amaghị na ntakịrị ihe iko achịcha na-eme ka ntụ ọka dum a gwakọtara agwakọta+ koo eko?+
20 Onye ya na ndị maara ihe na-eje ije ga-ama ihe,+ ma ihe agaghị agaziri onye ya na ndị nzuzu na-emekọ ihe.+
6 Ihe mere unu ji anya isi ezighị ezi.+ Ọ̀ bụ na unu amaghị na ntakịrị ihe iko achịcha na-eme ka ntụ ọka dum a gwakọtara agwakọta+ koo eko?+