1 Ndị Eze 1:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Nke a bụkwa ihe eze kwuru, ‘Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi,+ bụ́ onye mere ka e nwee onye ga-anọkwasị n’ocheeze m taa, m wee jiri anya m hụ ya!’”+ Ilu 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ilu Sọlọmọn.+ Ọ bụ nwa maara ihe na-eme ka nna ya ṅụrịa,+ nwa nzuzu bụkwaara nne ya ihe iru uju.+
48 Nke a bụkwa ihe eze kwuru, ‘Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi,+ bụ́ onye mere ka e nwee onye ga-anọkwasị n’ocheeze m taa, m wee jiri anya m hụ ya!’”+