Abụ Ọma 140:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha amụwo ire ha amụ dị ka ire agwọ;+Elò nke ajụala nwere mpi dị n’okpuru egbugbere ọnụ ha.+ Sila. Ọrụ Ndịozi 28:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ha nọ na-atụ anya na ahụ́ ya ga-aza aza ma ọ bụ na ọ ga-ada na mberede nwụọ. Mgbe ha cheere ruo ogologo oge ma hụ na ọ dịghị ihe dị njọ mere ya, ha gbanwere obi ha wee malite ịsị na ọ bụ chi.+
6 Ma ha nọ na-atụ anya na ahụ́ ya ga-aza aza ma ọ bụ na ọ ga-ada na mberede nwụọ. Mgbe ha cheere ruo ogologo oge ma hụ na ọ dịghị ihe dị njọ mere ya, ha gbanwere obi ha wee malite ịsị na ọ bụ chi.+