1 Ndị Eze 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye na-ejere ya ozi bụ́ Zimraị+ onyeisi ọkara ìgwè ụgbọ ịnyịnya ya wee malite ịgbara ya izu mgbe ọ nọ na Teza na-aṅụbiga mmanya ókè+ n’ụlọ Aza, bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ+ ya na Teza.
9 Onye na-ejere ya ozi bụ́ Zimraị+ onyeisi ọkara ìgwè ụgbọ ịnyịnya ya wee malite ịgbara ya izu mgbe ọ nọ na Teza na-aṅụbiga mmanya ókè+ n’ụlọ Aza, bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ+ ya na Teza.