Abụ Ọma 104:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jehova, lee ka ọrụ gị si dị ọtụtụ!+I ji amamihe rụọ ha niile.+Ụwa jupụtara n’ihe ị rụrụ.+ Ilu 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ezi amamihe+ ewuwo ụlọ ya;+ ọ wapụtawo ogidi asaa ya. Ilu 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Nwaanyị nke maara ihe n’ezie ewulitewo ụlọ ya,+ ma nwaanyị nzuzu na-eji aka ya akwatu ya.+