Ilu 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Enwere m ndụmọdụ+ na ezi amamihe.+ Enwere m nghọta;+ enwere m ike.+ Ilu 21:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Onye maara ihe arịgorowo ọbụna n’obodo ndị dike, ka o wee kwada ihe na-enye obodo ahụ obi ike.+ Ekliziastis 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Amamihe dị ike nye onye maara ihe karịa ndị ikom iri na-achị achị bụ́ ndị nọ n’otu obodo.+