2 Samuel 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Otu nwaanyị maara ihe+ wee si n’obodo ahụ malite iti mkpu, sị: “Geenụ ntị, geenụ ntị! Biko, gwanụ Joab, sị, ‘Bịa nso n’ebe a ka m gwa gị okwu.’” Ilu 21:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Onye maara ihe arịgorowo ọbụna n’obodo ndị dike, ka o wee kwada ihe na-enye obodo ahụ obi ike.+ Ilu 24:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye ji ike ya eme ihe n’ụzọ amamihe bụ dimkpa,+ onye nwere ihe ọmụma na-enwekwu ike.+ Ekliziastis 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mụ onwe m wee sị: “Amamihe dị mma karịa ịdị ike;+ ma a na-eleda amamihe onye ogbenye anya, a dịghịkwa aṅa ntị n’okwu ya.”+
16 Otu nwaanyị maara ihe+ wee si n’obodo ahụ malite iti mkpu, sị: “Geenụ ntị, geenụ ntị! Biko, gwanụ Joab, sị, ‘Bịa nso n’ebe a ka m gwa gị okwu.’”
16 Mụ onwe m wee sị: “Amamihe dị mma karịa ịdị ike;+ ma a na-eleda amamihe onye ogbenye anya, a dịghịkwa aṅa ntị n’okwu ya.”+