31 ma ndị nwere olileanya+ n’ebe Jehova nọ ga-enwetaghachi ike.+ Ha ga-eji nku fegoo n’elu dị ka ugo.+ Ha ga-agba ọsọ ma ike agaghị agwụ ha. Ha ga-eje ije ma ha agaghị ada mbà.”+
11 ebe ọ bụ na e ji ike niile na-eme ka unu dị ike dị ka ike ya dị ebube si dị,+ ka unu wee tachie obi+ n’ụzọ zuru ezu, jirikwa ọṅụ na-enwe ogologo ntachi obi,