Ilu 21:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Onye maara ihe arịgorowo ọbụna n’obodo ndị dike, ka o wee kwada ihe na-enye obodo ahụ obi ike.+ Ilu 24:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye ji ike ya eme ihe n’ụzọ amamihe bụ dimkpa,+ onye nwere ihe ọmụma na-enwekwu ike.+ Ekliziastis 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Amamihe dị ike nye onye maara ihe karịa ndị ikom iri na-achị achị bụ́ ndị nọ n’otu obodo.+ Ekliziastis 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Amamihe dị mma karịa ngwá ọgụ, naanị otu onye mmehie pụkwara ibibi ọtụtụ ihe ọma.+