Ilu 20:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi oge oyi, onye umengwụ agaghị akọ ihe;+ ọ ga na-arịọ arịrịọ n’oge owuwe ihe ubi, ma ọ dịghị ihe ga-adị.+ Ekliziastis 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Oké umengwụ na-eme ka ogidi ụlọ gbajie, ịfanye aka n’ụkwụ na-emekwa ka ụlọ na-ehi mmiri.+
4 N’ihi oge oyi, onye umengwụ agaghị akọ ihe;+ ọ ga na-arịọ arịrịọ n’oge owuwe ihe ubi, ma ọ dịghị ihe ga-adị.+