Ilu 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Onye ozi nke bụ́ onye ajọ omume ga-adaba n’ihe ọjọọ,+ ma onye ozi nke kwesịrị ntụkwasị obi na-agwọ ọrịa.+ Ndị Filipaị 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Otú ọ dị, echere m na ọ dị mkpa izitere unu Epafrọdaịtọs,+ nwanna m na onye ọrụ ibe m+ na onye agha ibe m,+ ọ bụkwa onye na-ejere unu ozi na onye na-ejere m ozi maka igboro m mkpa m,
17 Onye ozi nke bụ́ onye ajọ omume ga-adaba n’ihe ọjọọ,+ ma onye ozi nke kwesịrị ntụkwasị obi na-agwọ ọrịa.+
25 Otú ọ dị, echere m na ọ dị mkpa izitere unu Epafrọdaịtọs,+ nwanna m na onye ọrụ ibe m+ na onye agha ibe m,+ ọ bụkwa onye na-ejere unu ozi na onye na-ejere m ozi maka igboro m mkpa m,