Ndị Filipaị 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Otú ọ dị, enwere m ihe niile zuuru m, nweekwa ihe n’ụba. Afọ juru m, ebe ọ bụ na mụ anatawo Epafrọdaịtọs+ ihe unu zitere, nke bụ́ ihe na-esi ìsì ụtọ,+ àjà a na-anara nke ọma,+ nke na-atọ Chineke ụtọ.
18 Otú ọ dị, enwere m ihe niile zuuru m, nweekwa ihe n’ụba. Afọ juru m, ebe ọ bụ na mụ anatawo Epafrọdaịtọs+ ihe unu zitere, nke bụ́ ihe na-esi ìsì ụtọ,+ àjà a na-anara nke ọma,+ nke na-atọ Chineke ụtọ.