Ọpụpụ 29:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ị ga-esure ebule ahụ dum n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà. Ọ bụ àjà nsure ọkụ+ nke na-esi ísì ụtọ+ a chụụrụ Jehova. Ọ bụ àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ. Ezikiel 20:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ihe unu ga-atọ m ụtọ n’ihi ihe ahụ na-esi ísì ụtọ.+ M ga-eme nke a mgbe m ga-akpọpụta unu n’etiti ndị dị iche iche, sikwa n’ala dị iche iche a chụsasịrị unu kpọkọta unu.+ A ga-esikwa n’aka unu doo m nsọ n’ihu mba dị iche iche.’+
18 Ị ga-esure ebule ahụ dum n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà. Ọ bụ àjà nsure ọkụ+ nke na-esi ísì ụtọ+ a chụụrụ Jehova. Ọ bụ àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.
41 Ihe unu ga-atọ m ụtọ n’ihi ihe ahụ na-esi ísì ụtọ.+ M ga-eme nke a mgbe m ga-akpọpụta unu n’etiti ndị dị iche iche, sikwa n’ala dị iche iche a chụsasịrị unu kpọkọta unu.+ A ga-esikwa n’aka unu doo m nsọ n’ihu mba dị iche iche.’+