17 Eze wee gwa ndị ọgba ọsọ+ guzo ya gburugburu, sị: “Tụgharịanụ gbuo ndị nchụàjà Jehova, n’ihi na ha dụnyeere Devid úkwù nakwa n’ihi na ha maara na ọ gbara ọsọ ma ha akọghịrị m ya!”+ Ndị na-ejere eze ozi achọghị isetị aka ha wakpo ndị nchụàjà Jehova.+
22 Jehoash bụ́ eze echetaghị obiọma* Jehoyada nna Zekaraya gosiri ya,+ o wee gbuo nwa ya, bụ́ onye kwuru mgbe ọ nọ n’ọnụ ọnwụ, sị, “Ka Jehova hụ maka nke a wee bọọ ọbọ ya.”+
52 Ònye n’ime ndị amụma ka nna nna unu hà na-akpagbughị?+ Ee, ha gburu+ ndị mara ọkwa tupu oge eruo banyere ọbịbịa nke Onye ezi omume ahụ,+ bụ́ onye unu ghọworo ugbu a ndị raara ya nye na ndị gburu ya.+