Ilu 28:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onye ndú nke na-enweghị ezi nghọta jupụtakwara n’omume aghụghọ,+ ma onye kpọrọ uru na-ezighị ezi asị+ ga-eme ka ụbọchị ndụ ya dị ogologo. Ekliziastis 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nwata nke maara ihe ma bụrụ ogbenye+ dị mma karịa eze meworo agadi nke dị iberiibe,+ bụ́ onye na-amaghị na ịdọ aka ná ntị ka dị ya mkpa.+
16 Onye ndú nke na-enweghị ezi nghọta jupụtakwara n’omume aghụghọ,+ ma onye kpọrọ uru na-ezighị ezi asị+ ga-eme ka ụbọchị ndụ ya dị ogologo.
13 Nwata nke maara ihe ma bụrụ ogbenye+ dị mma karịa eze meworo agadi nke dị iberiibe,+ bụ́ onye na-amaghị na ịdọ aka ná ntị ka dị ya mkpa.+