Ilu 27:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka onye bịara abịa too gị, ọ bụghị ọnụ gị; ka onye mba ọzọ tookwa gị, ọ bụghị egbugbere ọnụ gị.+ Jọn 5:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Olee otú unu pụrụ isi kwere, mgbe unu na-anara otuto+ n’aka ibe unu, unu adịghịkwa achọ otuto nke si n’aka onye ahụ naanị ya bụ Chineke?+ Ndị Filipaị 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ghara ime ihe ọ bụla n’ihi esemokwu+ ma ọ bụ n’ihi ịbụ ndị onwe ha na-ebu isi,+ kama n’ịdị nwayọọ n’obi na-ewere na ndị ọzọ ka unu,+
44 Olee otú unu pụrụ isi kwere, mgbe unu na-anara otuto+ n’aka ibe unu, unu adịghịkwa achọ otuto nke si n’aka onye ahụ naanị ya bụ Chineke?+
3 ghara ime ihe ọ bụla n’ihi esemokwu+ ma ọ bụ n’ihi ịbụ ndị onwe ha na-ebu isi,+ kama n’ịdị nwayọọ n’obi na-ewere na ndị ọzọ ka unu,+