1 Samuel 12:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ̀ bụ na taa abụghị ụbọchị owuwe ihe ubi+ ọka wit? M ga-akpọku+ Jehova ka o mee ka égbè eluigwe gbaa, meekwa ka mmiri zoo;+ mgbe ahụ, unu ga-amara ma hụ na ihe ọjọọ unu mere n’anya Jehova dị ukwuu+ site n’ịsị ka e nye unu eze.”
17 Ọ̀ bụ na taa abụghị ụbọchị owuwe ihe ubi+ ọka wit? M ga-akpọku+ Jehova ka o mee ka égbè eluigwe gbaa, meekwa ka mmiri zoo;+ mgbe ahụ, unu ga-amara ma hụ na ihe ọjọọ unu mere n’anya Jehova dị ukwuu+ site n’ịsị ka e nye unu eze.”