35 N’ikpeazụ, mgbe onye nlekọta obodo mere ka ìgwè mmadụ ahụ nọrọ jụụ,+ ọ sịrị: “Ndị Efesọs, ọ̀ dị onye ọ bụla n’ime ihe a kpọrọ mmadụ nke na-amaghị na ọ bụ obodo ndị Efesọs na-elekọta ụlọ nsọ Atemis ukwu, na-elekọtakwa ihe oyiyi nke si n’eluigwe daa?