Diuterọnọmi 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Kee ha dị ka ihe ịrịba ama n’aka gị,+ ha ga-abụkwa ihe ị na-ekegide n’egedege ihu gị, n’agbata anya gị abụọ;+ Ndị Efesọs 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ebe e meworo ka anya+ nke obi unu hụ ìhè,+ ka unu wee mara ihe bụ́ olileanya+ ahụ bụ nke ọ kpọrọ unu ka unu nweta, ihe bụ́ akụ̀ ahụ dị ebube,+ nke ọ ga-enye ndị nsọ+ dị ka ihe nketa,
8 Kee ha dị ka ihe ịrịba ama n’aka gị,+ ha ga-abụkwa ihe ị na-ekegide n’egedege ihu gị, n’agbata anya gị abụọ;+
18 ebe e meworo ka anya+ nke obi unu hụ ìhè,+ ka unu wee mara ihe bụ́ olileanya+ ahụ bụ nke ọ kpọrọ unu ka unu nweta, ihe bụ́ akụ̀ ahụ dị ebube,+ nke ọ ga-enye ndị nsọ+ dị ka ihe nketa,