1 Samuel 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 sị ya: “Lee! Gị onwe gị emewo agadi, ma ụmụ gị adịghị eje ije n’ụzọ i jere. Họpụtara anyị eze+ ga na-ekpe anyị ikpe dị ka mba niile ọzọ.” 1 Ndị Eze 4:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ndị si n’ebe dị iche iche nọkwa na-abịa ịnụrụ amamihe Sọlọmọn,+ ọbụna site n’etiti ndị eze niile nke ụwa bụ́ ndị nụrụ banyere amamihe ya.+
5 sị ya: “Lee! Gị onwe gị emewo agadi, ma ụmụ gị adịghị eje ije n’ụzọ i jere. Họpụtara anyị eze+ ga na-ekpe anyị ikpe dị ka mba niile ọzọ.”
34 Ndị si n’ebe dị iche iche nọkwa na-abịa ịnụrụ amamihe Sọlọmọn,+ ọbụna site n’etiti ndị eze niile nke ụwa bụ́ ndị nụrụ banyere amamihe ya.+