Diuterọnọmi 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Mgbe ị ga-emesị bata n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, i wee nweta ya ma biri n’ime ya,+ i wee sị, ‘Ka m meere onwe m eze dị ka mba niile ọzọ gbara m gburugburu’;+ 1 Samuel 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ugbu a, lee eze unu họọrọ, bụ́ onye unu kwuru ka e nye unu;+ lee, Jehova emewo ka eze na-achị unu.+ Hosia 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Oleezi ebe eze gị nọ, ka o wee napụta gị n’obodo gị niile,+ oleekwa ebe ndị ikpe gị nọ, bụ́ ndị i kwuru banyere ha, sị, ‘Nye m eze na ndị isi’?+ Ọrụ Ndịozi 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma malite n’oge ahụ gaa n’ihu, ha kwuru ka e nye ha eze,+ Chineke wee nye ha Sọl nwa Kish, nwoke si n’ebo Benjamin,+ ruo afọ iri anọ.
14 “Mgbe ị ga-emesị bata n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, i wee nweta ya ma biri n’ime ya,+ i wee sị, ‘Ka m meere onwe m eze dị ka mba niile ọzọ gbara m gburugburu’;+
13 Ugbu a, lee eze unu họọrọ, bụ́ onye unu kwuru ka e nye unu;+ lee, Jehova emewo ka eze na-achị unu.+
10 “Oleezi ebe eze gị nọ, ka o wee napụta gị n’obodo gị niile,+ oleekwa ebe ndị ikpe gị nọ, bụ́ ndị i kwuru banyere ha, sị, ‘Nye m eze na ndị isi’?+
21 Ma malite n’oge ahụ gaa n’ihu, ha kwuru ka e nye ha eze,+ Chineke wee nye ha Sọl nwa Kish, nwoke si n’ebo Benjamin,+ ruo afọ iri anọ.