Hosia 13:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Oleezi ebe eze gị nọ, ka o wee napụta gị n’obodo gị niile?+ Oleekwa ebe ndị na-achị* gị nọ, ndị i kwuru gbasara ha, sị,‘Nye m eze na ndị isi’?*+
10 Oleezi ebe eze gị nọ, ka o wee napụta gị n’obodo gị niile?+ Oleekwa ebe ndị na-achị* gị nọ, ndị i kwuru gbasara ha, sị,‘Nye m eze na ndị isi’?*+