Hosia 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Oleezi ebe eze gị nọ, ka o wee napụta gị n’obodo gị niile,+ oleekwa ebe ndị ikpe gị nọ, bụ́ ndị i kwuru banyere ha, sị, ‘Nye m eze na ndị isi’?+
10 “Oleezi ebe eze gị nọ, ka o wee napụta gị n’obodo gị niile,+ oleekwa ebe ndị ikpe gị nọ, bụ́ ndị i kwuru banyere ha, sị, ‘Nye m eze na ndị isi’?+