Aịzaya 40:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ònye jiworo ọbụ aka ya tụọ osimiri n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀,+ werekwa ọbụ aka ya tụọ eluigwe,+ wụnyekwa ájá dị n’ala n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀,+ ma ọ̀ bụ jiri ihe ọ̀tụ̀tụ̀ tụọ ugwu ukwu, jirikwa ihe e ji atụ̀ ihe tụọ ugwu nta?
12 Ònye jiworo ọbụ aka ya tụọ osimiri n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀,+ werekwa ọbụ aka ya tụọ eluigwe,+ wụnyekwa ájá dị n’ala n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀,+ ma ọ̀ bụ jiri ihe ọ̀tụ̀tụ̀ tụọ ugwu ukwu, jirikwa ihe e ji atụ̀ ihe tụọ ugwu nta?