Abụ Ọma 104:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 I jikwa ìhè kpuchie onwe gị dị ka ákwà,+I setịkwara eluigwe dị ka ákwà ụlọikwuu,+ Ndị Hibru 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ sịkwara: “Onyenwe anyị, ọ bụ gị tọrọ ntọala ụwa ná mmalite, eluigwe niile bụkwa ọrụ aka gị.+
2 I jikwa ìhè kpuchie onwe gị dị ka ákwà,+I setịkwara eluigwe dị ka ákwà ụlọikwuu,+ Ndị Hibru 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ sịkwara: “Onyenwe anyị, ọ bụ gị tọrọ ntọala ụwa ná mmalite, eluigwe niile bụkwa ọrụ aka gị.+