Ilu 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndụ ọgaranya ekwesịghị onye ọ bụla dị nzuzu,+ ma ya fọdụzie ohu ịchị ndị isi!+ Ekliziastis 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ahụwo m ka ndị ohu na-agba ịnyịnya ma ndị isi ejiri ụkwụ na-aga dị ka ndị ohu.+ Aịzaya 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ga-emekwa ka ụmụ okoro bụrụ ndị isi ha, ndị na-achị n’aka ike ga-achịkwa ha.+