Ndị Ikpe 21:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’oge ahụ, e nweghị eze n’Izrel.+ Onye ọ bụla na-eme ihe dị ya mma.+ Ekliziastis 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ala, olee otú ọ ga-adịrị gị mgbe eze gị bụ nwatakịrị,+ ndị isi gị anọrọkwa na-eri ihe ọbụna n’ụtụtụ?
16 Ala, olee otú ọ ga-adịrị gị mgbe eze gị bụ nwatakịrị,+ ndị isi gị anọrọkwa na-eri ihe ọbụna n’ụtụtụ?