Diuterọnọmi 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Unu emela dị ka ihe niile anyị na-eme n’ebe a taa si dị, onye ọ bụla ana-eme ihe ziri ezi n’anya nke ya,+ Diuterọnọmi 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ị ga-ahọpụtara onwe gị ndị ikpe+ na ndị isi+ n’ime obodo gị ndị Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị n’ebo n’ebo, ha ga-ekpekwa ndị Izrel ikpe n’ezi omume. Ndị Ikpe 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’oge ahụ, e nweghị eze ọ bụla n’Izrel.+ Onye ọ bụla na-eme ihe dị ya mma.+ 1 Samuel 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Samuel wee hụ Sọl, ma Jehova sịrị ya: “Lee nwoke ahụ m gwara gị banyere ya, sị, ‘Ọ bụ onye a ga-achị ndị m.’”+ Ilu 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jiri obi gị dum tụkwasị Jehova obi,+ adaberekwala ná nghọta gị.+
8 “Unu emela dị ka ihe niile anyị na-eme n’ebe a taa si dị, onye ọ bụla ana-eme ihe ziri ezi n’anya nke ya,+
18 “Ị ga-ahọpụtara onwe gị ndị ikpe+ na ndị isi+ n’ime obodo gị ndị Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị n’ebo n’ebo, ha ga-ekpekwa ndị Izrel ikpe n’ezi omume.
17 Samuel wee hụ Sọl, ma Jehova sịrị ya: “Lee nwoke ahụ m gwara gị banyere ya, sị, ‘Ọ bụ onye a ga-achị ndị m.’”+