2 Ihe E Mere 13:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị ikom na-enweghị ihe ha na-arụ,+ bụ́ ndị na-abaghị n’ihe,+ wee sonyere ya. N’ikpeazụ, ike ha karịrị nke Rehoboam nwa Sọlọmọn, mgbe Rehoboam+ ka bụ nwata obi na-esighị ike,+ o nweghị ike iguzogide ha. 2 Ihe E Mere 36:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehoyakin+ gbara afọ iri na asatọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara ọnwa atọ+ na ụbọchị iri na Jeruselem. O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+ Aịzaya 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ga-emekwa ka ụmụ okoro bụrụ ndị isi ha, ndị na-achị n’aka ike ga-achịkwa ha.+
7 Ndị ikom na-enweghị ihe ha na-arụ,+ bụ́ ndị na-abaghị n’ihe,+ wee sonyere ya. N’ikpeazụ, ike ha karịrị nke Rehoboam nwa Sọlọmọn, mgbe Rehoboam+ ka bụ nwata obi na-esighị ike,+ o nweghị ike iguzogide ha.
9 Jehoyakin+ gbara afọ iri na asatọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara ọnwa atọ+ na ụbọchị iri na Jeruselem. O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+