Job 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Otú ọ dị, biko jụọ anụ ụlọ, ha ga-ezikwa gị ihe;+Jụọkwa anụ ufe nke eluigwe, ha ga-akọkwara gị.+ Job 35:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụ ya na-ezi anyị ihe+ karịa anụ ọhịa nke ụwa,+Na-emekwa ka anyị mara ihe karịa anụ ufe nke eluigwe.
11 Ọ bụ ya na-ezi anyị ihe+ karịa anụ ọhịa nke ụwa,+Na-emekwa ka anyị mara ihe karịa anụ ufe nke eluigwe.