2 Ihe E Mere 34:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee mee ihe ziri ezi n’anya Jehova,+ jeekwa ije n’ụzọ Devid bụ́ nna nna ya jere;+ ọ hapụghị ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+ Abụ Ọma 44:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ihe a dum bụ ihe bịakwasịrị anyị, ma anyị echefughị gị,+Anyị emebighịkwa ọgbụgba ndụ gị.+ Ilu 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nwa m, echefula iwu m,+ ka obi gị debekwa ihe m nyere n’iwu,+
2 O wee mee ihe ziri ezi n’anya Jehova,+ jeekwa ije n’ụzọ Devid bụ́ nna nna ya jere;+ ọ hapụghị ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+