Ilu 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye na-akwadosi ezi omume ike ga-enweta ndụ,+ ma onye na-achụso ihe ọjọọ ga-ewetara onwe ya ọnwụ.+ Ilu 11:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Onye na-achọ ihe ọma ga na-achọ amara;+ ma onye na-achọ ihe ọjọọ, ọ ga-abịakwasị ya.+
19 Onye na-akwadosi ezi omume ike ga-enweta ndụ,+ ma onye na-achụso ihe ọjọọ ga-ewetara onwe ya ọnwụ.+