Ilu 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Zere ya,+ agala na ya;+ si na ya pụta, gawara onwe gị.+ Ilu 6:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mmadụ ọ̀ pụrụ ịgụnye ọkụ n’obi ya, uwe ya aghara ire ọkụ?+ Ilu 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ nọrọwo ọdụ n’ọnụ ụzọ ụlọ ya, n’oche, n’ebe ndị dị elu nke obodo,+