Ilu 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ugbu a, ọ nọ n’èzí, ugbu a, ọ nọ n’ámá,+ ọ bụkwa n’akụkụ ngalaba ụzọ ọ bụla ka ọ na-echechi mmadụ.+ Ilu 23:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ezie, ọ na-echechi mmadụ dị nnọọ ka onye na-apụnara mmadụ ihe;+ ọ na-eme ka ndị aghụghọ dị ọtụtụ n’etiti ndị mmadụ.+
12 Ugbu a, ọ nọ n’èzí, ugbu a, ọ nọ n’ámá,+ ọ bụkwa n’akụkụ ngalaba ụzọ ọ bụla ka ọ na-echechi mmadụ.+
28 N’ezie, ọ na-echechi mmadụ dị nnọọ ka onye na-apụnara mmadụ ihe;+ ọ na-eme ka ndị aghụghọ dị ọtụtụ n’etiti ndị mmadụ.+