Ọnụ Ọgụgụ 25:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ka ọ dị ugbu a, Izrel bi na Shitim.+ Ha na ndị inyom Moab wee malite inwe mmekọahụ rụrụ arụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka anyị ghara ịna-akwa iko,+ dị ka ụfọdụ n’ime ha kwara iko, puku iri abụọ na atọ n’ime ha wee nwụọ n’otu ụbọchị.+
8 Ka anyị ghara ịna-akwa iko,+ dị ka ụfọdụ n’ime ha kwara iko, puku iri abụọ na atọ n’ime ha wee nwụọ n’otu ụbọchị.+