-
Ezikiel 13:18Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
18 Sị ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Ahụhụ ga-adịrị ndị inyom na-adụrụ mmadụ niile ihe ha na-ekpunye n’ikpere aka, ndị inyom na-eme ákwà mkpuchi isi maka otú ọ bụla mmadụ hà iji chụọ nta mkpụrụ obi!+ Ọ̀ bụ mkpụrụ obi nke ndị m ka unu bụ́ ndị inyom na-achụ nta ha ma na-edebe mkpụrụ obi unu ndụ?
-