Ilu 18:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọnwụ na ndụ dị ire n’aka,+ onye hụrụ ya n’anya ga-erikwa ihe si na ya pụta.+ 3 Jọn 10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere, ọ bụrụ na mụ abịa, m ga-echeta ọrụ ya ndị ọ na-arụ,+ na-ekwu okwu ọjọọ banyere anyị.+ Ihe ndị a ejughịkwa ya afọ, ọ dịghịkwa eji nkwanye ùgwù anabata ụmụnna,+ ọ na-anwakwa igbochi+ ndị na-achọ ịnabata+ ha, na-achụpụkwa+ ha n’ọgbakọ.
10 Ya mere, ọ bụrụ na mụ abịa, m ga-echeta ọrụ ya ndị ọ na-arụ,+ na-ekwu okwu ọjọọ banyere anyị.+ Ihe ndị a ejughịkwa ya afọ, ọ dịghịkwa eji nkwanye ùgwù anabata ụmụnna,+ ọ na-anwakwa igbochi+ ndị na-achọ ịnabata+ ha, na-achụpụkwa+ ha n’ọgbakọ.