Ilu 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ mmadụ na-ahazi ihe dị n’obi,+ ma ihe ire na-aza na-esi n’ebe Jehova nọ.+ Ekliziastis 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Okwu ọnụ onye maara ihe na-eweta ihu ọma,+ ma egbugbere ọnụ onye nzuzu na-eloda ya.+ Aịzaya 57:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Ana m eke mkpụrụ egbugbere ọnụ.+ Onye nọ n’ebe dị anya na onye nọ nso ga-enwe udo nke na-agaghị akwụsị akwụsị,”+ ka Jehova kwuru, “m ga-agwọkwa ya.”+ Ndị Hibru 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ka anyị site n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, mkpụrụ egbugbere ọnụ+ bụ́ nke na-ekwupụta aha ya n’ihu ọha.+
19 “Ana m eke mkpụrụ egbugbere ọnụ.+ Onye nọ n’ebe dị anya na onye nọ nso ga-enwe udo nke na-agaghị akwụsị akwụsị,”+ ka Jehova kwuru, “m ga-agwọkwa ya.”+
15 Ka anyị site n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, mkpụrụ egbugbere ọnụ+ bụ́ nke na-ekwupụta aha ya n’ihu ọha.+