Ilu 15:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onye na-ewe oké iwe na-akpasu esemokwu,+ ma onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ na-eme ka esemokwu dajụọ.+ Jems 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Olee ebe agha si bịa, oleekwa ebe ọgụ a na-alụ n’etiti unu si bịa? Ọ̀ bụ na ebe ihe ndị a si bịa+ abụghị n’agụụ unu na-enwe maka ihe ụtọ anụ ahụ́ nke na-alụ ọgụ n’akụkụ ahụ́ unu?+
18 Onye na-ewe oké iwe na-akpasu esemokwu,+ ma onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ na-eme ka esemokwu dajụọ.+
4 Olee ebe agha si bịa, oleekwa ebe ọgụ a na-alụ n’etiti unu si bịa? Ọ̀ bụ na ebe ihe ndị a si bịa+ abụghị n’agụụ unu na-enwe maka ihe ụtọ anụ ahụ́ nke na-alụ ọgụ n’akụkụ ahụ́ unu?+