Ilu 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ ịkpọasị na-akpali esemokwu,+ ma ịhụnanya na-ekpuchi ọbụna mmejọ niile.+ Ilu 29:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Onye na-ewekarị iwe na-akpalite esemokwu,+ onye ọ bụla nke na-ewekarị oké iwe na-eme ọtụtụ mmehie.+
22 Onye na-ewekarị iwe na-akpalite esemokwu,+ onye ọ bụla nke na-ewekarị oké iwe na-eme ọtụtụ mmehie.+