1 Samuel 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ikpeazụ, eze sịrị Doeg:+ “Tụgharịa wakpo ndị nchụàjà ahụ!” Ozugbo ahụ, Doeg onye Idọm+ tụgharịrị wakpo ndị nchụàjà ahụ wee gbuo+ n’ụbọchị ahụ mmadụ iri asatọ na ise ndị yi efọd+ e ji ákwà linin mee. Ilu 22:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Abụla enyi onye ọ bụla nke na-ewekarị iwe;+ gị na onye na-ewe iwe ọkụ akpakọrịtala, Jems 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na n’ebe e nwere ekworo+ na esemokwu, n’ebe ahụ ka ọgba aghara na ihe ọjọọ niile na-adị.+
18 N’ikpeazụ, eze sịrị Doeg:+ “Tụgharịa wakpo ndị nchụàjà ahụ!” Ozugbo ahụ, Doeg onye Idọm+ tụgharịrị wakpo ndị nchụàjà ahụ wee gbuo+ n’ụbọchị ahụ mmadụ iri asatọ na ise ndị yi efọd+ e ji ákwà linin mee.