Ilu 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E nwere onye na-ekwu okwu n’echeghị echiche dị ka ebe e ji mma agha maa mmadụ,+ ma ire ndị maara ihe na-agwọ ọrịa.+ Ilu 16:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Egbugbere ọnụ ezi omume na-atọ eze ukwu ụtọ;+ ọ bụkwa onye na-ekwu ihe ziri ezi ka ọ hụrụ n’anya.+ Matiu 12:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ezi mmadụ na-esi n’ezi akụ̀ ya ewepụta ihe ọma,+ ebe ajọ mmadụ na-esi n’ajọ akụ̀ ya ewepụta ihe ọjọọ.+
18 E nwere onye na-ekwu okwu n’echeghị echiche dị ka ebe e ji mma agha maa mmadụ,+ ma ire ndị maara ihe na-agwọ ọrịa.+
13 Egbugbere ọnụ ezi omume na-atọ eze ukwu ụtọ;+ ọ bụkwa onye na-ekwu ihe ziri ezi ka ọ hụrụ n’anya.+
35 Ezi mmadụ na-esi n’ezi akụ̀ ya ewepụta ihe ọma,+ ebe ajọ mmadụ na-esi n’ajọ akụ̀ ya ewepụta ihe ọjọọ.+