Ilu 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Okwu ọnụ mmadụ bụ mmiri miri emi.+ Isi iyi na-asụpụta asụpụta ka olulu mmiri nke amamihe bụ.+ Ọrụ Ndịozi 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ọbụnakwa n’ahụ́ ndị ohu m ndị nwoke na n’ahụ́ ndị ohu m ndị nwaanyị ka m ga-awụkwasị mmụọ m n’ụbọchị ndị ahụ, ha ga-ebukwa amụma.+
18 ọbụnakwa n’ahụ́ ndị ohu m ndị nwoke na n’ahụ́ ndị ohu m ndị nwaanyị ka m ga-awụkwasị mmụọ m n’ụbọchị ndị ahụ, ha ga-ebukwa amụma.+